Tiv language

Asụsụ tiv
asụsụ, modern language
obere ụdị nkeTivoid, Niger–Congo Dezie
mba/obodoKameroon, Naijiria Dezie
usoro ederedeLatin script Dezie
Ọkwa asụsụ Ethnologue3 Nkwukọrịta sara mbara Dezie
ndi Tiv

Tiv bụ asụsụ Tivoid a na-asụ na steeti ụfọdụ dị iche iche na North Central Nigeria, na ụfọdụ ndị na-asụrụ ya na obodo Cameroon. O nwere ihe karịrị nde mmadụ ise na-ekwu okwu na 2020. A na-ahụ ọnụ ọgụgụ kachasị ukwuu nke ndị na-asụ asụsụ Tiv na Benue steeti na obodo Naịjirịa. A na-asụkwa asụsụ ahụ n'ọtụtụ steeti Plateau, Taraba, Nasarawa na Cross River nakwa FCT Abuja nke obodo naijiria. Ọ bụ nke kachasị ukwuu n'ime asụsụ Tivoid, otu asụsụ nke asụsụ ndị dị na Southern Bantoid


© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search